
Sözlər
Kart düzəltmək üçün ən çox altı misra seç.
Nwa negodu ihe Ị bụ na aga
Ife gị melu m folu ntụtụ na ata
Cholu gị wee bịawa Okokomaiko
Nwa Ị ka na a act na your self you day like oh eh
Ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya
M wee welu maka gị wee chabazia anya
Ife Ị melu m dịka baby ọ na agụ akwa
Ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa
Ka Deri oh, Deri oh
Deri nwa mama, Deri oh
Ọ ga eticha gị ka Deri
Deri oh, Deri oh
Nkechi oh, Nkechi oh
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh
Ọ bu gịnị sere m na gị
Nkechi oh, chelu m oh
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Nkechi ị marọ ka m si
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị bulu olu, ị bulu olu
Nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu
Ọ ga eme gị oji, ọ ga eli gị olu
Nkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ
Ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme
Abia na enu bed ọ ma eme
She say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele
Obele ohele nke gị ekpo
Ticha gị
Ka Deri oh, Deri oh
Deri nwa mama, Deri oh
Ọ ga eticha gị ka Deri
Deri oh, Deri oh
Nkechi oh, Nkechi oh
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh
Ọ bu gịnị selu m na gị
Nkechi oh, chelu m oh
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Nkechi ị marọ ka m si
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa
M' ma ngucha di number men na achọ gị ma taa
Obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga
A na ekwu nke ị melu ị me ọzọ
Ọ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị
Ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị
M zobili na nkolo m wee chee gị
Ife ị melu m nya ka m ga eme gị
Ticha gị
Ka Deri oh, Deri oh
Deri nwa mama, Deri oh
Ọ ga eticha gị ka Deri
Deri oh, Deri oh
Nkechi oh, Nkechi oh
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh
Ọ bu gịnị sere m na gị
Nkechi oh, chelu m oh
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Nkechi ị marọ ka m si
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Ị marọ ka m si kwadọ
Deri nwa mama
Gịnị
Nwelu ya tene
Paylaşmaq üçün sətirləri seç. Ən çox 6 sətir seçə bilərsən. Ox düymələri ilə sətirlər arasında keç, Boşluq ilə seç, Shift və ox düymələri ilə aralıq seç, Esc ilə təmizlə.